Ndị niile a mara ikpe maka ihe mberede ụgbọ oloko nke mere na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke mba india n'ụbọchị Fraịde, ga-enweta "ntaramahụhụ siri ike', Praịm Mịnịsta India bụ Narendra Modi na-ekwu.
EFCC boro ebubo na Oduah na mmadụ asatọ ọzọ mere nrụrụaka n'ego gọọmentị ruru ijeri naịra ise (N5b) oge ọ bụ Mịnịsta. Oduah na ndị ọzọ e boro ebubo ahụ bịara n'ihu ọkaikpe Inyang Ekwo ma kwuo na ebubo ...